Mmadụ abụọ chọrọ inwere ọchịchị na Naịjirịa abanyela n'otu pati ọhụrụ iji chụpụ Onyeisiala Bola Tinubu na pati ya bụ APC n'ọkwa na ntuliaka afọ 2027. Atiku Abubakar na Peter Obi họọrọ pati African ...
Ebe foto si, JOHN MAHAMA/PROF NAANA OPOKU AGYEMANG/DR BAWUMIA/MINISTRY OF ENERGY/FACEBOOK Ihe niile adịla njikere maka ntụliakaelu dị oke mkpa a ga-ahazi na mba Ghana dịka pati ji ọkwa ọchịchị bụ New ...